id
int64
1
12k
translation
dict
201
{ "eng_Latn": "Those involved in this merger include the following parties: Peoples Democratic Party (PDP), some leaders of All Progressive Congresss (APC), Social Democratic Party (SDP), and about twenty three other small parties.", "ibo_Latn": "Ndị gunyere na njikọta pati a bụ pati ndị a: 'Peoples Democratic Part...
202
{ "eng_Latn": "Also Coalition for Nigeria Movement (CNM) by the former president of Nigeria, Obasanjo.", "ibo_Latn": "nakwa 'Coalition for Nigeria Movement (CNM) nke onye bubu onyeisiala Naịjirịa bụ Olusegun Obasanjo ." }
203
{ "eng_Latn": "Obasanjo's merging has started.", "ibo_Latn": "A malitela otu njikọ nke Obasanjo" }
204
{ "eng_Latn": "2019 election: Keyamo is Buhari's spokesperson.", "ibo_Latn": "Ntuliaka 2019: Keyamo bụ onye nkwuchiteọnụ Buhari" }
205
{ "eng_Latn": "Buhari: I will contest 2019 election.", "ibo_Latn": "Buhari: Aga m azọ ọchịchị 2019" }
206
{ "eng_Latn": "PAC took over leadership in the year 2015.", "ibo_Latn": "APC were ọchịchị n'afọ 2015" }
207
{ "eng_Latn": "The former presidents of Nigeria, retired army generals among whom is General T.Y. Danjuma are preparing for this gathering.", "ibo_Latn": "Ndị bubu onyeisiala na Naịjirịa, ndị isi agha lagoro ezumike nka gunyere onye agha T.Y Danjuma na-akwado mkpokoba a." }
208
{ "eng_Latn": "One of the prominent persons in this gathering said 'this will not be llike the change that begot APC.'", "ibo_Latn": "N'ọnụ otu onye welitere isi na ya bụ mkpoko, 'nke a agaghị adị ka mgbanwo mụtara pati APC." }
209
{ "eng_Latn": "We will not send change of name to INEC.", "ibo_Latn": "Anyị anaghị ezigara ụlọọrụ INEC aha mgbanwe." }
210
{ "eng_Latn": "The new part will give everybody the opportunity to express his view.", "ibo_Latn": "Pati ọhụrụ a ga-enye onye ọ bụla ohere ikwuputa obi ya.'" }
211
{ "eng_Latn": "Up to nineteen legislators and governors are preparing for this gathering.", "ibo_Latn": "Ndị nọ n'ụlọomeiwu na ndị govano ruru iri na itoolu na-akwadoka ya bụ mkpokoba." }
212
{ "eng_Latn": "PDP ruled Nigeria for sixteen years before APC to power from them.", "ibo_Latn": "PDP chịrị Naịjirịọ́ afọ iri na isii tupu APC anara ha ọchịchị" }
213
{ "eng_Latn": "On the other hand, it is under consideration whether POP will change their name.", "ibo_Latn": "N'aka nke ọzọ, pati PDP ka a na-atule ma ha ga-agbanwe aha pati ha." }
214
{ "eng_Latn": "The party chairman Uche Secondus said that he and his party members are still considering that thought.", "ibo_Latn": "Onyeisi pati ahụ bu Uche Secondus kwuru na ya na ndị otu ya ka na-atule ya bụ echic" }
215
{ "eng_Latn": "But people are say ing that instead of changing their name, PDP should think of a better way to make Nigeria better and and take APC out of power.", "ibo_Latn": "Mana ndị mmadụ na-ekwu na kama igbanwe aha, pati PDP weputa ụzọ dimma dị iche iche ha ga-esi dozie ala Naịjirịa ma wepu APC n'ọchịchị." }
216
{ "eng_Latn": "The news that will interest you:", "ibo_Latn": "Akụkọ ndị ga-amasị gị:" }
217
{ "eng_Latn": "The reason for contributing three thousand naira in Imo State.", "ibo_Latn": "Ihe eji atụ ụtụ naira 3000 n'Imo" }
218
{ "eng_Latn": "Those under treatment have arrested health workers.", "ibo_Latn": "Ndị na-anata ọgwụgwọ ejichiela ndị ọrụ ahụike" }
219
{ "eng_Latn": "The Nigerian youths have dared Buhari.", "ibo_Latn": "Ntorobịa Naịjirịa amaala Buhari aka" }
220
{ "eng_Latn": "Masquerade attacked Father Ebube Muonso's parish.", "ibo_Latn": "Mmọnwụ wakporo ụlọụka Fada 'Ebube mụọnsọ'" }
221
{ "eng_Latn": "Group masquerades attacked Catholic congregation at Uke, Anambra state, injured some and destroyed thirty vehicles.", "ibo_Latn": "Ndị na-eti mmọnwụ wakporo ọgbakọ ndị ụka Katolik n'Uke Anambara steeti merụọ ọtụtụ ahụ ma mebie ụgbọala iri atọ." }
222
{ "eng_Latn": "The youths engage in masquerading.", "ibo_Latn": "Ndị ntorobịa na-agba mmọnwụ" }
223
{ "eng_Latn": "Masquerading is one the culture the Igbos are known for.", "ibo_Latn": "Ịgba mmọnwụ bụ emume omenala e jiri mara Ndigbo" }
224
{ "eng_Latn": "Group of masquerades who were celebrating the feast of 'Uzo Iyi' at Uke in Idemili North Local Government Area, Anambra state, attacked a Catholic prayer group and destroyed more than thirty vehicles, injured many people. One of the stabbed persons died on Saturday.", "ibo_Latn": "Ndị mmọnwụ na-eme e...
225
{ "eng_Latn": "The priest in charge of the Catholic prayer group Father Emmanuel Obimma, popularly known as Ebube Muonso, and other priests and ordained women escaped from the youths that attacked those who came to worship God with a vigil from Friday night through to Saturday morning.", "ibo_Latn": "Onyeisi nchụaj...
226
{ "eng_Latn": "The assistant priest Francis Okoye told BBC on phone that the masqueraders attacked the vigil mass by 8pm at night and injured some members of the congregation and destroyed more than thirty vehicles.", "ibo_Latn": "Onye nnyemaka ụkọchụkwụ bụ Francis Okoye gwara onye ntaakụkọ BBC n'ekwentị na ndị mmọ...
227
{ "eng_Latn": "Àgùlerì and Igboukwu are not the ancestral home of the Igbos.", "ibo_Latn": "Aguleri na Igboukwu abụghị mbido Ndigbo" }
228
{ "eng_Latn": "A man has killed his children in Awada.", "ibo_Latn": "Otu nwoke egbuola ụmụaka ya n'Awada" }
229
{ "eng_Latn": "After the attack we counted the vehicles they destroyed and they were thirty in number.", "ibo_Latn": "Mgbe ihe mechazịrị, anyị gụkọrọ ụgbọala ha mebirị gụta ịrị atọ." }
230
{ "eng_Latn": "They injured so many people.", "ibo_Latn": "Ha merụrụ ọtụtụ ndị mmadụ ahụ." }
231
{ "eng_Latn": "They stabbed one person who was taken the hospital with a knife.", "ibo_Latn": "O nwere ọtụ onye ha sụrụ mma e bugara ụlọ ọgwụ." }
232
{ "eng_Latn": "We don't know yet whether the person is alive or dead.", "ibo_Latn": "Anyị amabeghị ma ọdị ndụ ma ọ nwụrụ anwụ." }
233
{ "eng_Latn": "It is clear that the youths of Uke who did the thing were prepared to persecute the congregation members because when Uzo Iyi is being celebrated, masquerading stops at 6pm but those masquerades attacked the adoration ground by passed 8pm.", "ibo_Latn": "O were anya na ndị ntorobịa Uke mere ihe a kwa...
234
{ "eng_Latn": "They started from beating commercial drivers who were conveying people to church, and collecting their money and their phones.", "ibo_Latn": "Ha bidoro na-eti ndị ji ụgbọala ebute ndị mmadụ bịara ụka ihe, na-anara ha ego ha nakwa ekwentị ha." }
235
{ "eng_Latn": "Masquerades destroyed many vehicles in the adoration ground.", "ibo_Latn": "Mmọnwụ mebiri ọtụtụ ụgbọla n'ọgbakọ ahụ" }
236
{ "eng_Latn": "Our security operatives did their best to stop them from destroying things but when we saw that what they were doing has gone out of control, we called on the police.", "ibo_Latn": "Ndị ọrụ nche anyị nwara ike ha ịkwụsị ha imebi ihe mana mgbe anyị hụrụ na ihe na-eme akarịala, anyị kpọrọ ndị uweojii."...
237
{ "eng_Latn": "They came and arrested some of them.", "ibo_Latn": "Ha bịara nwụchie ụfọdụ n'ime ha." }
238
{ "eng_Latn": "Anambra state police said that really, masquerades attacked the congregation at Uke but they said that nobody was dead.", "ibo_Latn": "Ndị uweojii Anambra steeti kwuru n'ezie na mmọnwụ wakporo ndịụka n'Uke mana ha kwuru na onweghị onye nwụrụ." }
239
{ "eng_Latn": "The spokesperson of the Anambra state police, Nkiru Nwode told BBC 'We arrested three mosqurades, we are investigating what happened there.", "ibo_Latn": "Ọnụ na-ekwuchitere ndị uweojii na steeti ahụ bụ Nkirụ Nwode gwara BBC na 'Anyi nwụchịrị mmọnwụ atọ, anyị na-enyocha ihe mere ebe ahụ.'" }
240
{ "eng_Latn": "News said that this was not the first time the youths of the village were persecuting the participants of the adoration organised by Catholics which takes place every Friday night, which attracts more than two thousand people every week.", "ibo_Latn": "Akụkọ kwuru na nke a abụghị mbụ ndị ntorobịa obo...
241
{ "eng_Latn": "Those who were present at the scene confirmed that the youths of the village were persecuting commercial drivers and the congregation, collecting money, phones and other valuables from them.", "ibo_Latn": "Ndị nọ ebe ihe meere kwuru na ndị ntorobịa obodo ahụ na-esogbu ndị ọkwọụgbọala na ndịụka na-ana...
242
{ "eng_Latn": "Not long ago, they beat Father Obimma's worker that made the priest to complain to police who arrested the youths of the village, although they were released when the King and the elders of the village intervened.", "ibo_Latn": "Na nsonso, ha tiri onye ọrụ Fada Obimma ihe nke mere ụkọchụkwụ ahụ ji kp...
243
{ "eng_Latn": "An allegation was made that the youths always attack the commercial drivers that convey people to the church.", "ibo_Latn": "E boro ebubọ na ndị ntorobịa na- emekpa ndị ọkwọụgbala na-akwọga ndị mmadụ ụka ahụ kwa mgbe" }
244
{ "eng_Latn": "The news that will interest you:", "ibo_Latn": "Akụkọ ndị ga-amasị gị:" }
245
{ "eng_Latn": "About eighty eight thousand children might die in farmine.", "ibo_Latn": "Ụmụaka ruru puku 88 nwere ike ịnwụ n'oke agụụ" }
246
{ "eng_Latn": "Benue: Herders have killed twenty people.", "ibo_Latn": "Benue: Ndị ọchịehị egbuola mmadụ 20" }
247
{ "eng_Latn": "Which political parties will merge to take over power from APC?", "ibo_Latn": "Kedụ otu pati ndị ga-ekpoko iwepụ APC?" }
248
{ "eng_Latn": "Ezeife: The Igbos will reject Buhari again.", "ibo_Latn": "Ezeife: Ndigbo ga-ajụ Buhari ọzọ" }
249
{ "eng_Latn": "Eseife and other prominent people have said that telling Igbos to support Buhari for them to get presidency in 2023 is deceitful.", "ibo_Latn": "Ezeife na ụfọdụ ndị ọnụ na-eru n'okw ekwụola na ịgwa Igbo kwado Buhari ka ha nweta ọkwa na 2023 bụ okwu aghụghọ." }
250
{ "eng_Latn": "Chukwuemeka Ezeife and some Igbo elders", "ibo_Latn": "Chukwuemeka Ezeife na okenye ndị Igbo ụfọdụ" }
251
{ "eng_Latn": "Chukwuemeka Ezeife, former governor of Anambra state from Igboukwu, one of the Igbo advocates in Nigeria", "ibo_Latn": "Chukwuemeka Ezeife,onye Igbo-Ukwu bụbu gọvanọ na Anambara Steeti bụ otu onye na-ekwuchitere Ndigbo na Niajiria" }
252
{ "eng_Latn": "Prominent Igbos have said that Igbos will not support Buhari in 2019 like they did in 2015.", "ibo_Latn": "Ndị nwere agba n'ala Igbo ekwuola na ụmụafọ ịgbo ga-ajụ nkwado onyeisiala Buhari na ntulika nke 2019 dịka ha mere n'afọ 2015." }
253
{ "eng_Latn": "They made the Igbos to understand that it is an empty promise that Igbos will get presidency in 2023 if they support president Buhari to win again in 2019.", "ibo_Latn": "Ha dọrọ Ndigbo aka na ntị ka ha mata na ngwa na ọ bụrụ na ha kwado onyeisiala Buhari ka ọ banye n'ọchịcihị ọzọ n'afọ 2019 na ọkwa ...
254
{ "eng_Latn": "Not long ago, some members of APC which include the Minister of Transport , Rotimi Amechi, Secretary to the state government, Boss Mustapha and the Chairman of Voice of Nigeria, Osita Okechukwu, told the Igbos to vote for Buhari in 2019 in order to get their own share in www.", "ibo_Latn": "Na nsọnsọ...
255
{ "eng_Latn": "Give the Igbo 2019 presidency: Balarabe Musa", "ibo_Latn": "Nye Ndigbo onyeisiala 2019 - Balarabe Musa" }
256
{ "eng_Latn": "The Igbos are victimised like war vanquished.", "ibo_Latn": "A na-emegbu Ndigbo ka ndị emeriri n'agha'" }
257
{ "eng_Latn": "But some prominent Igbos said that that statement was a deceit in order to get votes from the Igbos,", "ibo_Latn": "Mana ụfọdụ ndị nwere ọnụ n'igbo kwụrụ na okwu ahụ bụ okwụ aghụghọ iji nweta votu Ndigbo, kwụkwọ na ndị dịka Buhari bọrọ ndị Igbo maka entinghirị ya akwụkwọ n'afọ 2015, na ha agahị enyer...
258
{ "eng_Latn": "In a discussion he had with the Sun Newspaper, the former governor of Anambra state said: 'There is no way it will be possible.'", "ibo_Latn": "Na mkparịtaụka ya na ụlọọrụ ntaakụkọ Sun nwere onye chịbụrụ Gọvanọ n'Anambara Steeti bụ Dr Chukwuemeka Ezeife si: 'A hụghị ka ọ ga e si mee." }
259
{ "eng_Latn": "I don't think we should be begging people for presidency.", "ibo_Latn": "Echeghị na anyị kwesịrị ị na-arịọ ndị mmadụ ọkwa onyeisiala." }
260
{ "eng_Latn": "My view is that we should go and ask God, who knows that if an Igbo emerges as the president that the Fulani, the Yoruba and the different parts of Nigeria will be satisfied because we will restructure the treasury of Nigeria for progress", "ibo_Latn": "Uche m bụ na anyị ga-aga rịọ Chineke, Onye mara...
261
{ "eng_Latn": "Talking of 2023 is irrelevant, whoever does that is up to deceiving the Igbos.", "ibo_Latn": "Ikwu maka 2023 bụ okwu akwụghị ọtọ, onye ọbụla na-ekwu ya bụ iji ghọgbụ Ndịgbo.'" }
262
{ "eng_Latn": "On the same hand, the former president of Ohanaeze Ndigbo, Dozie Ikedife, said that the Igbos who were promised presidency did not participate the last time.", "ibo_Latn": "N'otu aka ahụ, onye bụbu onyeisi Ohanaeze Ndigbo bụ Dozie Ikedife, kwuru na Ndigbo bụ ndị ekwerela nkwa inweta ọkwa onyeisiala a...
263
{ "eng_Latn": "He told Sun Newspaper 'The Igbos were promised the same way in the past, we were equally deceived.", "ibo_Latn": "Ọ gwara ụlọọrụ ntaakụkọ Sun sị: 'E kwela Ndigbo ọtụtụ nkwa dị otu a n'oge gara aga, aghọgbukwara ndị be anyị." }
264
{ "eng_Latn": "If someone deceived you two or three times, once he comes the fourth time, you have to think deeply.", "ibo_Latn": "Ọ bụrụ na mmadụ ghọgbụo gị ụgboro abụọ ma ọ bụ atọ, ọ bịa nke anọ, i cheba echiche ime." }
265
{ "eng_Latn": "One is tired of this nation.", "ibo_Latn": "Ike ala a agwụla mmadụ." }
266
{ "eng_Latn": "Ikedife equally added: 'My interest is how Biafra will be actualized through lawful procedure anddialogue.", "ibo_Latn": "Ikedife gara n'ihu kwuo sị : 'Ihe bụ mkpa m bụ otu a ga-esi gbaso iwu na mkparitaụka nweta Biafra na alụghị ọgụ maọbụ kpalia onye ọbụla.'" }
267
{ "eng_Latn": "Recall that in 2015, majority of the Igbos did not vote for Buhari in the election which made him say that he would not treat those who gave him 95% support and those who gave him 5% support the same way, a statement many thought he has fulfilled through his appointments since he assumed leadership.", ...
268
{ "eng_Latn": "The news that might interest you:", "ibo_Latn": "Akụkọ ndị ga-amasị gị:" }
269
{ "eng_Latn": "Masquerade attacked Catholic church in Aambra state.", "ibo_Latn": "Mmọnwụ wakpọrọ ụlọụka Katolịk n'Anambara" }
270
{ "eng_Latn": "About eighty eight thousand might die of great hunger.", "ibo_Latn": "Ụmụaka ruru puku iri asatọ na asatọ nwere ike ịnwụ n'oke agụụ" }
271
{ "eng_Latn": "Benue: Cattle herders have killed twenty people.", "ibo_Latn": "Benue: Ndị ọchịehị egbuola mmadụ 20" }
272
{ "eng_Latn": "A naked man attacked a restaurant in America.", "ibo_Latn": "Nwoke gba ọtọ awakpoola ụlọoriri na mba Amerịka" }
273
{ "eng_Latn": "The police are looking for a man who attacked people who were eating, killed four while the other four sustained injury", "ibo_Latn": "Ndị uweoji na-achọ otu nwoke wakporo ndị na-eri nri gbuo mmadụ anọ ebe mmadụ anọ ndị ọzọ merụrụ ahụ." }
274
{ "eng_Latn": "The restaurant where it happened", "ibo_Latn": "Ụlọọriri ebe ihe ahụ mere" }
275
{ "eng_Latn": "The police found the gun used in attacking this restaurant.", "ibo_Latn": "Ndị uweoji chọtara egbe eji wakpo ụlọọriri a" }
276
{ "eng_Latn": "The police said that a naked man has killed four people in a restaunt at Nashville in America.", "ibo_Latn": "Ndị uweo ji kwuru na otu nwoke gba ọtọ egbuola mmadụ anọ n'ụlọoriri dị n'obodo Nashville na mba Amerịka." }
277
{ "eng_Latn": "The man rushed into the restaurant at about 8am in Antioch and began to shoot people.", "ibo_Latn": "Nwoke ahụ tibara n'ime ụlọoriri ahụ ebe elekere asatọ nke ụtụtụ n'Antioch ma malite ị gba ndị mmadụ egbe." }
278
{ "eng_Latn": "Four other people were injured before another person who was also eating in the same restaurant snatched the was holding, he then ran away.", "ibo_Latn": "Mmadụ anọ ndị ọzọ merụkwara ahụ tupu onye ọzọ na-eri nri ebe ahụ anapụ ya egbe oji, o we gbapụ ọsọ." }
279
{ "eng_Latn": "The police gave the man's name as Travis Reinking, 29 years old from Illinois where they keep on looking for him.", "ibo_Latn": "Ndị uweoji enyela aha nwoke ahụ ka Travis Reinking dị afọ iri abụọ n'itoolu bụ onye si obodo Illinois ebe ha jisiike na-achọ ya." }
280
{ "eng_Latn": "The news that will interest you:", "ibo_Latn": "Akụkọ ga-amasị gị" }
281
{ "eng_Latn": "Masquerade attacked Catholic church in Aambra state.", "ibo_Latn": "Mmọnwụ wakpọrọ ụlọụka Katolịk n'Anambara" }
282
{ "eng_Latn": "About eighty eight thousand children might die of great hunger.", "ibo_Latn": "Ụmụaka ruru puku 88 nwere ike ịnwụ n'oke agụụ" }
283
{ "eng_Latn": "Benue: Cattle herders have killed twenty people.", "ibo_Latn": "Benue: Ndị ọchịehị egbuola mmadụ 20" }
284
{ "eng_Latn": "Soyinka: Be watchful in 2019.", "ibo_Latn": "Soyinka: Saanụ anya mmiri na 2019" }
285
{ "eng_Latn": "Wole Soyinka", "ibo_Latn": "Wole Soyinka" }
286
{ "eng_Latn": "The Nobel Prize winner Soyinka has said that Nigeria is devoid of good leadership.", "ibo_Latn": "Onye nwere nzere Nobel bụ Wole Soyinka ekwuola na ezi ọchịchị akpụọla afọ n'ala na Naijiria." }
287
{ "eng_Latn": "Wole Soyinka has advised Nigerians", "ibo_Latn": "Wole Soyinka adọrọ ndị Naijiria aka na ntị ka ha" }
288
{ "eng_Latn": "Wole Soyinka, a well known writer, has advised Nigerians to be at alert and not to allow politicians deceive them in the forthcoming 2019 election.", "ibo_Latn": "Wole Soyinka bụkwa odee akwụkwọ a mara amara adọọla ndị Naịjirịa aka na ntị ka ha saa anya mmiri ghara ikwe ka ndị ndọọndọrọ ọchịchị ghọgb...
289
{ "eng_Latn": "Soyinka, who said this on Sunday in the posthumous birthday ceremony of a well acclaimed lawyer Gani Fawehinmi which took place in Lagos said that democracy is in danger in Nigeria.", "ibo_Latn": "Soyinka, onye nke kwuru nke a ụbọchịụka n'emụme ncheta ọmụmụ onye ọkaiwu a mara amara nwụrụ anwụ bụ Gani...
290
{ "eng_Latn": "He said that those who put Nigeria in her present situation through their policies have again presented themselves as messiah because election is forthcoming, and advised Nigerians to reject old politicians in order to give new age politicians the opportunity to take over power.", "ibo_Latn": "Ọ si n...
291
{ "eng_Latn": "Buhari and APC leaders have had discussion.", "ibo_Latn": "Buhari na ndị isi otu APC enwela mkparịta ụka" }
292
{ "eng_Latn": "Wole Soyinka: Comport yourselves and allow an elder to rest.", "ibo_Latn": "Wole Soyinka: Chikọtanụ onwe ụnụ ọnụ ka okenye zuo ike" }
293
{ "eng_Latn": "He said: 'It is not in doubt that democracy is in danger.'", "ibo_Latn": "Ọ sịrị: 'A naghị enyo ya enyo na ọchịchị onyekwuoucheya nọ na nsogbu." }
294
{ "eng_Latn": "It is not only democracy, our country is in trouble.", "ibo_Latn": "Ọ bụghị sọsọ ọchịchị onyekwuoucheya, obodo anyi nọ na nsogbu." }
295
{ "eng_Latn": "I don't think that there was a time in the entire world, most especially in this nation, a time where protection of everything is soured like this.", "ibo_Latn": "Echeghị m na o nwere oge na ndụ niile n'ụwa , ọkachasị n'ala a oge nchere ihe niile dakpọrọ adakọ otu a." }
296
{ "eng_Latn": "We all know this.", "ibo_Latn": "Anyị niile maa nke a." }
297
{ "eng_Latn": "The question is whether we are seeing it as a redeeming opportunity or are we seeing it as an opportunity to keep doing those things that made our nation a failure?", "ibo_Latn": "Ajụjụ bụ anyị ana-ahụ ya dịka ohere nzọpụta ka anyị a na ahụ ya ha ohere ị ga n'ihu na-eme ihe ndị ahụ mere na ala anyị n...
298
{ "eng_Latn": "It is no longer a news how important it is to do the things that will save the unity of our nation Nigeria.", "ibo_Latn": "Ọ bụghị akụkọ ọhụrụ mkpa ọ dị imee ihe ga-azọ ịdịkọnotu ala Naijiria." }
299
{ "eng_Latn": "It is surprising that the enemies of democracy who on their own brought in policies that caused our present situation are those who showcase themselves as the messiah that Nigeria look up to, a nation that has twenty million people.", "ibo_Latn": "Ọ bụ ihe mgbagwojuanya na ndị bụ ndị iro ọchịchị onye...
300
{ "eng_Latn": "Soyinka went on to advise Nigerians to be conscious", "ibo_Latn": "Soyinka gara n'ihu dụọ ndị Naijiria ọdụ ka ha saa anya mmiri iji gbalahụ." }